Shake Hands with the Devil (ihe nkiri 2007)

Shake Hands with the Devil (ihe nkiri 2007)
film
ahaShake Hands with the Devil Dezie
dabere naShake Hands with the Devil Dezie
Isiokwu nlebanyaRwandan genocide Dezie
ụdịdrama film, film adaptation, historical film, Satanic film Dezie
mba osiKánada Dezie
Mmalite asụsụ ihe ngosiFrench language, Bekee Dezie
afọ/ụbọchị mbipụta2007 Dezie
Onye nduziRoger Spottiswoode Dezie
Odee akụkọ ihe nkiriMichael Donovan Dezie
executive producerCompton Ross, Sunmin Park, Steven Silver Dezie
onye nduzi fotoMirosław Baszak Dezie
nchịkọta akụkọ ihe nkiriMichel Arcand, Louis-Martin Paradis Dezie
costume designerJoyce Schure Dezie
Ode egwuDavid Hirschfelder Dezie
ekesa siteLes Films Séville, Netflix Dezie
after a work byRoméo Dallaire Dezie
ebe akụkọRwanda Dezie
filming locationNova Scotia Dezie
Ụcha anụkpa ahụcolor Dezie
usoro nkesavideo on demand Dezie
Filmiroda ratingCategory III Dezie
webụsaịtịhttp://dallairemovie.com/ Dezie

Shake Hands with the Devil bụ Ihe nkiri agha nke Canada nke afọ 2007 nke Roy Dupuis dị ka Roméo Dallaire, nke gosipụtara na Toronto International Film Festival n'ọnwa Ọgọstụ afọ 2007. Dabere na akwụkwọ akụkọ ndụ onwe onye nke Dallaire bụ Shake Hands with the Devil: The Failure of Humanity in Rwanda, ihe nkiri ahụ na-akọ njem onwe onye na-agbawa obi nke Dallair n'oge Mgbukpọ agbụrụ nke Rwanda na 1994 na otu United Nations si eleghara arịrịọ ngwa ngwa nke Dallaires maka enyemaka ọzọ iji kwụsị mgbukpọ ahụ.

The film received 12 nominations at the 28th Genie Awards and tied with the film Eastern Promises for most nominations.[1]

  1. Etan Vlessing (2008-01-29). "Promises," "Devil" each nab 12 Genie nominations. Reuters. Retrieved on 2008-01-30.

© MMXXIII Rich X Search. We shall prevail. All rights reserved. Rich X Search